Ọkammụta Desmond Okechukwu Echeta ekwuola na e nwere ihe ga-eme ka agụụ belata ma budata oke ọnụ ahịa ihe oriri na Naịjirịa. Desmond Echeta bụ onye nkuzi na Mahadum na-ahụ maka ọrụ ugbo n'Ohaji, ...
Otu nwada na-agbakọta igwe ọkụ bụ Rachel Anyanwụ e ji 'Ada De welder' maara akọwaala etu na ihe mere o jiri banye n'orụ ịgba igwe ọkụ. Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo nwere, Anyanwu kwuru na ọ banyere n ...